12 N’ihi na anyị adịghị anwa anwa ekwu na anyị na ndị ụfọdụ hà, ma ọ bụ, jiri onwe anyị tụnyere ndị ụfọdụ bụ́ ndị na-ekwu okwu ọma banyere onwe ha.+ N’ezie, ebe ha ji ụkpụrụ nke aka ha na-atụ onwe ha n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, jirikwa onwe ha na-atụnyere onwe ha, ha enweghị nghọta ọ bụla.+