Ndị Rom 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị niile mmụọ Chineke na-edu, ha bụ ụmụ Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,
7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,