Ndị Rom 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na Chineke, onye m ji mmụọ m na-ejere ozi dị nsọ site n’izisa ozi ọma banyere Ọkpara ya, bụ onye akaebe+ m banyere otú m si echeta unu mgbe niile n’ekpere m n’akwụsịghị akwụsị,+ Ndị Filipaị 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Chineke bụ onye akaebe m banyere otú agụụ unu si na-agụsi m ike n’ụdị obi ọmịiko+ ahụ Kraịst Jizọs nwere.
9 N’ihi na Chineke, onye m ji mmụọ m na-ejere ozi dị nsọ site n’izisa ozi ọma banyere Ọkpara ya, bụ onye akaebe+ m banyere otú m si echeta unu mgbe niile n’ekpere m n’akwụsịghị akwụsị,+
8 N’ihi na Chineke bụ onye akaebe m banyere otú agụụ unu si na-agụsi m ike n’ụdị obi ọmịiko+ ahụ Kraịst Jizọs nwere.