2 Ndị Kọrịnt 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma eleghị anya, mgbe m bịara ọzọ, Chineke m pụrụ ime ka ihere mee m n’etiti unu, m pụkwara iru uju banyere ọtụtụ n’ime ndị mere mmehie+ n’oge gara aga ma bụrụ ndị na-echegharịbeghị n’adịghị ọcha na ịkwa iko+ na omume rụrụ arụ+ ha nọ na-eme.
21 Ma eleghị anya, mgbe m bịara ọzọ, Chineke m pụrụ ime ka ihere mee m n’etiti unu, m pụkwara iru uju banyere ọtụtụ n’ime ndị mere mmehie+ n’oge gara aga ma bụrụ ndị na-echegharịbeghị n’adịghị ọcha na ịkwa iko+ na omume rụrụ arụ+ ha nọ na-eme.