Ndị Galeshia 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú o sina dị, a manyeghị ọbụna Taịtọs,+ bụ́ onye mụ na ya nọ, ka e bie ya úgwù,+ ọ bụ ezie na ọ bụ onye Grik. Taịtọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 m na-edegara Taịtọs akwụkwọ, bụ́ ezigbo nwa+ dị ka okwukwe anyị nwekọrọ ọnụ si dị: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịrị gị, ya na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa Kraịst Jizọs Onye Nzọpụta anyị.+
3 Otú o sina dị, a manyeghị ọbụna Taịtọs,+ bụ́ onye mụ na ya nọ, ka e bie ya úgwù,+ ọ bụ ezie na ọ bụ onye Grik.
4 m na-edegara Taịtọs akwụkwọ, bụ́ ezigbo nwa+ dị ka okwukwe anyị nwekọrọ ọnụ si dị: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịrị gị, ya na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa Kraịst Jizọs Onye Nzọpụta anyị.+