2 Ndị Kọrịnt 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A na-akpagide anyị n’ụzọ niile,+ ma a kpagideghị anyị nke na anyị enweghị ike imegharị ahụ́; anyị na-enwe mgbagwoju anya, ma ọ bụghị n’enwetụghị ụzọ mgbapụ;+ Ndị Galeshia 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Na-eburịtanụ ibu arọ+ nke ibe unu, ma si otú a na-emezu iwu nke Kraịst.+
8 A na-akpagide anyị n’ụzọ niile,+ ma a kpagideghị anyị nke na anyị enweghị ike imegharị ahụ́; anyị na-enwe mgbagwoju anya, ma ọ bụghị n’enwetụghị ụzọ mgbapụ;+