Jọn 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 unu ga-amarakwa eziokwu ahụ,+ eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ Ndị Rom 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ee, ebe e mere ka unu si ná mmehie pụọ nwere onwe unu,+ unu ghọrọ ndị ohu+ nke ezi omume.+