1 Ndị Kọrịnt 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+ Ndị Galeshia 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+ 2 Jọn 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ebere na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa n’aka Jizọs Kraịst bụ́ Ọkpara nke Nna anyị ga-adịnyere anyị, tinyere eziokwu na ịhụnanya.+
3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+
16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+
3 Obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ebere na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa n’aka Jizọs Kraịst bụ́ Ọkpara nke Nna anyị ga-adịnyere anyị, tinyere eziokwu na ịhụnanya.+