Ndị Rom 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ọ bụrụ ozi ka anyị na-eje, ka anyị nọgide n’ije ozi a;+ ọ bụrụ onye na-ezi ihe,+ ya nọgide n’izi ihe ya;+ Ndị Kọlọsi 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,
7 ọ bụrụ ozi ka anyị na-eje, ka anyị nọgide n’ije ozi a;+ ọ bụrụ onye na-ezi ihe,+ ya nọgide n’izi ihe ya;+
25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,