Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọ hụrụ ya tupu oge eruo ma kwuo okwu banyere mbilite n’ọnwụ Kraịst, na a hapụghị ya n’ime Hedis, anụ ahụ́ ya ereghịkwa ure.+
13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+
31 ọ hụrụ ya tupu oge eruo ma kwuo okwu banyere mbilite n’ọnwụ Kraịst, na a hapụghị ya n’ime Hedis, anụ ahụ́ ya ereghịkwa ure.+