Ọrụ Ndịozi 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl. Jems 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụnna m, ọ bụghị ọtụtụ n’ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi,+ ebe anyị maara na anyị ga-anata ikpe ka ukwuu.+
13 N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl.
3 Ụmụnna m, ọ bụghị ọtụtụ n’ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi,+ ebe anyị maara na anyị ga-anata ikpe ka ukwuu.+