Maịka 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma.+ Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi+ na ịhụ obiọma+ n’anya nakwa iji obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije?+ 2 Ndị Kọrịnt 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 site n’ịdị ọcha, site n’ihe ọmụma, site n’ogologo ntachi obi,+ site n’obiọma,+ site na mmụọ nsọ, site n’ịhụnanya nke na-abụghị nke ihu abụọ,+
8 Gị mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma.+ Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi+ na ịhụ obiọma+ n’anya nakwa iji obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije?+
6 site n’ịdị ọcha, site n’ihe ọmụma, site n’ogologo ntachi obi,+ site n’obiọma,+ site na mmụọ nsọ, site n’ịhụnanya nke na-abụghị nke ihu abụọ,+