Abụ Ọma 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, i mewo ka mkpụrụ obi m si na Shiol pụta;+I debewo m ndụ, ka m wee ghara ịgbada n’olulu.+ Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọdachi ndị na-adakwasị onye ezi omume dị ọtụtụ,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+