1 Ndị Kọrịnt 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma m na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọnụnọ Stefanas+ na Fọtunetọs na Akeikọs nọ ya, n’ihi na ha anọchitewo anya ọnụnọ unu na-anọghị n’ebe a. Faịlimọn 13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M gaara achọ ime ka mụ na ya nọrọ ka o wee na-ejere m ozi ị gaara ejere m+ n’agbụ e kere m n’ụlọ mkpọrọ+ n’ihi ozi ọma.
17 Ma m na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọnụnọ Stefanas+ na Fọtunetọs na Akeikọs nọ ya, n’ihi na ha anọchitewo anya ọnụnọ unu na-anọghị n’ebe a.
13 M gaara achọ ime ka mụ na ya nọrọ ka o wee na-ejere m ozi ị gaara ejere m+ n’agbụ e kere m n’ụlọ mkpọrọ+ n’ihi ozi ọma.