Ndị Hibru 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi,+ ka e kpuwere ya ebube+ na nsọpụrụ dị ka okpueze n’ihi na ọ nwụwo anwụ,+ ka o wee site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ detụ ọnwụ ire maka mmadụ niile.+ Ndị Hibru 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, mgbe ọ bịara n’ụwa, o kwuru, sị: “‘Ị chọghị àjà na onyinye,+ kama ị kwadebeere m ahụ́.+
9 ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi,+ ka e kpuwere ya ebube+ na nsọpụrụ dị ka okpueze n’ihi na ọ nwụwo anwụ,+ ka o wee site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ detụ ọnwụ ire maka mmadụ niile.+