Ndị Efesọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube. Ndị Hibru 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+ 1 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+
14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube.
15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+
4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+