1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị. Ndị Hibru 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na, n’ezie, anyị bụ ndị nketa nke Kraịst+ naanị ma ọ bụrụ na anyị ejidesie obi ike ahụ anyị nwere ná mmalite ike ruo ọgwụgwụ,+
58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị.
14 N’ihi na, n’ezie, anyị bụ ndị nketa nke Kraịst+ naanị ma ọ bụrụ na anyị ejidesie obi ike ahụ anyị nwere ná mmalite ike ruo ọgwụgwụ,+