Ndị Rom 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ibe unu.+ Ọgbakọ niile nke Kraịst na-ekele unu. 1 Ndị Kọrịnt 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụnna niile na-ekele unu. Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ibe unu.+ 2 Ndị Kọrịnt 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ na-ekele ibe unu.+