1 Ndị Kọrịnt 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụnna niile na-ekele unu. Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ibe unu.+ 2 Ndị Kọrịnt 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ na-ekele ibe unu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ụmụnna niile.+ 1 Pita 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jirinụ nsusu ọnụ nke ịhụnanya kelee ibe unu.+ Ka udo dịrị unu niile ndị ha na Kraịst dị n’otu.+