Ọrụ Ndịozi 16:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, anyị bụ́ ndị Rom,+ tụbakwa anyị n’ụlọ mkpọrọ; hà na-achụpụkwa anyị na nzuzo ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! kama ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.”
37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, anyị bụ́ ndị Rom,+ tụbakwa anyị n’ụlọ mkpọrọ; hà na-achụpụkwa anyị na nzuzo ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! kama ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.”