Ọrụ Ndịozi 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ gwara onyeisi ndị agha guzo n’ebe ahụ, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka unu pịa onye Rom+ nke a na-amaghị ikpe ihe?” Ọrụ Ndịozi 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị Juu jidere nwoke a, ọ fọkwara nke nta ka ha gbuo ya, ma akpọ m ìgwè ndị agha bịa na mberede wee napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+
25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ gwara onyeisi ndị agha guzo n’ebe ahụ, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka unu pịa onye Rom+ nke a na-amaghị ikpe ihe?”
27 Ndị Juu jidere nwoke a, ọ fọkwara nke nta ka ha gbuo ya, ma akpọ m ìgwè ndị agha bịa na mberede wee napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+