37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, anyị bụ́ ndị Rom,+ tụbakwa anyị n’ụlọ mkpọrọ; hà na-achụpụkwa anyị na nzuzo ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! kama ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.”
25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ gwara onyeisi ndị agha guzo n’ebe ahụ, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka unu pịa onye Rom+ nke a na-amaghị ikpe ihe?”