-
2 Ndị Kọrịnt 8:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Anyị na-ezitekwa ha na nwanna anyị, onye anyị chọpụtaworo ọtụtụ mgbe n’ọtụtụ ihe na ọ dị ọkụ n’obi, ma ugbu a, ọ dị ọkụ n’obi nke ukwuu karị n’ihi obi ike dị ukwuu o nwere n’ebe unu nọ.
-