Ọrụ Ndịozi 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma Sọl, onye ka na-eyi ndị na-eso ụzọ+ Onyenwe anyị egwu, na-achọsikwa ike igbu ha,+ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà 1 Ndị Kọrịnt 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke.
9 Ma Sọl, onye ka na-eyi ndị na-eso ụzọ+ Onyenwe anyị egwu, na-achọsikwa ike igbu ha,+ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà
9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke.