15 N’ihi na unu anataghị mmụọ nke ịnọ n’ohu, nke na-akpata egwu+ ọzọ, kama unu natara mmụọ+ nke ịbụ ndị e doro+ dị ka ụmụ, bụ́ mmụọ nke anyị sitere na ya na-eti mkpu, sị: “Aba,+ Nna!”
2 Unu makwaara otú anyị si nwee nkwuwa okwu site n’enyemaka Chineke, anyị wee gbasie mgba ike zie+ unu ozi ọma Chineke mgbe anyị bu ụzọ tasịa ahụhụ,+ e meekwa anyị ihe ihere+ na Filipaị+ (dị nnọọ ka unu maara).
8 Ma ndị ụjọ na ndị na-enweghị okwukwe+ na ndị rụrụ arụ n’ihi omume ha ruru unyi+ na ndị na-egbu ọchụ+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-ekpere arụsị+ na ndị ụgha niile,+ òkè ha ga-abụ n’ime ọdọ ahụ nke ji ọkụ+ na sọlfọ+ na-enwu. Nke a pụtara ọnwụ nke abụọ.”+