Ọrụ Ndịozi 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ebe ọ bụ onye amụma, marakwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ya ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya nọkwasị n’ocheeze ya,+ Ọrụ Ndịozi 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chineke si n’ụmụ+ nwoke a wetara Izrel onye nzọpụta,+ bụ́ Jizọs, dị ka o kwere ná nkwa, Ndị Rom 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 banyere Ọkpara ya, onye si ná mkpụrụ Devid+ pụta dị ka anụ ahụ́ si dị,+
30 Ya mere, ebe ọ bụ onye amụma, marakwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ya ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya nọkwasị n’ocheeze ya,+