Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+ Diuterọnọmi 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+
11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+
21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+