Ndị Efesọs 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 n’ihi na ọ bụ site n’aka ya ka anyị onwe anyị, bụ́ ìgwè abụọ ahụ,+ nwere ike ịbịaru+ Nna ahụ nso site n’otu mmụọ.+ Ndị Hibru 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,
18 n’ihi na ọ bụ site n’aka ya ka anyị onwe anyị, bụ́ ìgwè abụọ ahụ,+ nwere ike ịbịaru+ Nna ahụ nso site n’otu mmụọ.+
19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,