Ọrụ Ndịozi 7:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+ Ndị Rom 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụna Kraịst emeghị ihe masịrị onwe ya;+ kama dị nnọọ ka e dere, sị: “Nkọcha nke ndị na-akọcha gị adakwasịwo m.”+ 2 Ndị Kọrịnt 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ana m enweta obi ụtọ n’adịghị ike, ná mkparị, n’ịnọ ná mkpa, ná mkpagbu na ihe isi ike, n’ihi Kraịst. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike, mgbe ahụ ka m na-adị ike.+ 1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+
58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+
3 N’ihi na ọbụna Kraịst emeghị ihe masịrị onwe ya;+ kama dị nnọọ ka e dere, sị: “Nkọcha nke ndị na-akọcha gị adakwasịwo m.”+
10 Ya mere, ana m enweta obi ụtọ n’adịghị ike, ná mkparị, n’ịnọ ná mkpa, ná mkpagbu na ihe isi ike, n’ihi Kraịst. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike, mgbe ahụ ka m na-adị ike.+
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+