Abụ Ọma 89:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila. Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya. 1 Ndị Kọrịnt 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Dị ka onye iro ikpeazụ, a ga-eme ka ọnwụ ghara ịdị irè.+
48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila.
8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.