Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+ Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+
12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+
18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+