1 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+ 1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+
9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+