Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+