Ndị Rom 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye ka ị bụ ikpe odibo onye ọzọ ikpe?+ Ọ bụ nna ya ukwu ka ọ dịịrị ikpebi ma ọ̀ ga-eguzo ma ọ̀ ga-ada.+ N’ezie, ọ ga-eguzo, n’ihi na Jehova pụrụ ime ka o guzo.+
4 Ònye ka ị bụ ikpe odibo onye ọzọ ikpe?+ Ọ bụ nna ya ukwu ka ọ dịịrị ikpebi ma ọ̀ ga-eguzo ma ọ̀ ga-ada.+ N’ezie, ọ ga-eguzo, n’ihi na Jehova pụrụ ime ka o guzo.+