Matiu 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Kwụsịnụ ikpe ikpe,+ ka a ghara ikpe unu ikpe; Jems 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere otu onye nke bụ́ onye na-enye iwu na onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ na ibibi mmadụ.+ Ma gị onwe gị, ònye ka ị bụ na ị ga na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+
12 E nwere otu onye nke bụ́ onye na-enye iwu na onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ na ibibi mmadụ.+ Ma gị onwe gị, ònye ka ị bụ na ị ga na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+