Ndị Filipaị 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 n’ihi na amaara m na nke a ga-eme ka a zọpụta m site n’arịrịọ unu na-arịọsi ike,+ sitekwa na mmụọ Jizọs Kraịst nke a ga-enye m,+
19 n’ihi na amaara m na nke a ga-eme ka a zọpụta m site n’arịrịọ unu na-arịọsi ike,+ sitekwa na mmụọ Jizọs Kraịst nke a ga-enye m,+