Levitikọs 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.