Ndị Filipaị 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ọ hụrụ onwe ya n’ụdị mmadụ,+ o wedara onwe ya ala wee rube isi ruo ọnwụ,+ ee, ọnwụ n’osisi ịta ahụhụ.+
8 Mgbe ọ hụrụ onwe ya n’ụdị mmadụ,+ o wedara onwe ya ala wee rube isi ruo ọnwụ,+ ee, ọnwụ n’osisi ịta ahụhụ.+