Jọn 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na m na-enye unu ihe nlereanya, ka unu meekwa otú ahụ, dị nnọọ ka m meere unu.+ Ndị Rom 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị tinyere ndụ ha n’ihe ize ndụ+ n’ihi mkpụrụ obi m. Ọ bụghị naanị m na-ekele ha, kama ọgbakọ niile nke ndị mba ọzọ na-ekelekwa ha;+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ebe anyị nwere ịhụnanya dị ukwuu n’ebe unu nọ,+ ọ masịrị anyị ọ bụghị naanị izi unu ozi ọma Chineke, kamakwa inye unu mkpụrụ obi anyị,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị anyị hụrụ n’anya.+
4 ndị tinyere ndụ ha n’ihe ize ndụ+ n’ihi mkpụrụ obi m. Ọ bụghị naanị m na-ekele ha, kama ọgbakọ niile nke ndị mba ọzọ na-ekelekwa ha;+
8 Ya mere, ebe anyị nwere ịhụnanya dị ukwuu n’ebe unu nọ,+ ọ masịrị anyị ọ bụghị naanị izi unu ozi ọma Chineke, kamakwa inye unu mkpụrụ obi anyị,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị anyị hụrụ n’anya.+