Jems 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+ Jems 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ahụkwa, ọ bụrụ na okwukwe enweghị ọrụ,+ ọ nwụrụ anwụ.
22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+