4 Ma ọ bụrụ na nwaanyị ọ bụla di ya nwụrụ nwere ụmụ ma ọ bụ ụmụ ụmụ, ka ha buru ụzọ mụta itinye nsọpụrụ Chineke n’ọrụ n’ezinụlọ nke ha,+ mụtakwa ịdị na-akwụ ndị mụrụ ha+ na ndị nne na nna ha ochie ụgwọ ruuru ha, n’ihi na ọ bụ ihe dị mma n’anya Chineke.+