1 Ndị Kọrịnt 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ pụtakwara na anyị bụ ndị àmà ụgha nke Chineke,+ n’ihi na anyị agbawo àmà+ megide Chineke na ọ kpọlitere Kraịst,+ bụ́ onye ọ na-akpọliteghị ma ọ bụrụ n’ezie na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+
15 Ọ pụtakwara na anyị bụ ndị àmà ụgha nke Chineke,+ n’ihi na anyị agbawo àmà+ megide Chineke na ọ kpọlitere Kraịst,+ bụ́ onye ọ na-akpọliteghị ma ọ bụrụ n’ezie na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+