Jọn 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nabatara ihe m nyere n’iwu ma na-edebe ha, ọ bụ onye ahụ hụrụ m n’anya.+ N’aka nke ọzọ, onye hụrụ m n’anya ka Nna m ga-ahụ n’anya, m ga-ahụkwa ya n’anya ma gosi ya onwe m nke ọma.” Jọn 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na unu edebe ihe m nyere n’iwu,+ unu ga-anọgide n’ịhụnanya m, dị nnọọ ka m debere ihe Nna m+ nyere n’iwu wee nọgide n’ịhụnanya ya.
21 Onye nabatara ihe m nyere n’iwu ma na-edebe ha, ọ bụ onye ahụ hụrụ m n’anya.+ N’aka nke ọzọ, onye hụrụ m n’anya ka Nna m ga-ahụ n’anya, m ga-ahụkwa ya n’anya ma gosi ya onwe m nke ọma.”
10 Ọ bụrụ na unu edebe ihe m nyere n’iwu,+ unu ga-anọgide n’ịhụnanya m, dị nnọọ ka m debere ihe Nna m+ nyere n’iwu wee nọgide n’ịhụnanya ya.