Jọn 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-edebe ihe niile m nyere n’iwu;+ 1 Jọn 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+