1 Ndị Kọrịnt 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ̀ bụ na unu amaghị na anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi ikpe?+ Gịnịzi mere na anyị agaghị ekpe ikpe n’okwu ikpe metụtara ndụ a? 2 Pita 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, Chineke ahapụghị inye ndị mmụọ ozi+ ahụ mehiere emehie ahụhụ, kama, site n’ịtụba ha n’ime Tatarọs,+ ọ tụbara ha n’olulu nke oké ọchịchịrị ka e debe ha maka ikpe.+ Mkpughe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 M wee hụ otu mmụọ ozi ka o si n’eluigwe na-agbadata. O ji mkpịsị ugodi nke abis+ na agbụ ígwè dị ukwuu n’aka ya.
3 Ọ̀ bụ na unu amaghị na anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi ikpe?+ Gịnịzi mere na anyị agaghị ekpe ikpe n’okwu ikpe metụtara ndụ a?
4 N’ezie, Chineke ahapụghị inye ndị mmụọ ozi+ ahụ mehiere emehie ahụhụ, kama, site n’ịtụba ha n’ime Tatarọs,+ ọ tụbara ha n’olulu nke oké ọchịchịrị ka e debe ha maka ikpe.+
20 M wee hụ otu mmụọ ozi ka o si n’eluigwe na-agbadata. O ji mkpịsị ugodi nke abis+ na agbụ ígwè dị ukwuu n’aka ya.