Aịzaya 60:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+
20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+