Mkpughe 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe o+ meghere nke atọ n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, anụrụ m ka ihe nke atọ dị ndụ+ sịrị: “Bịa!” M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ojii; onye nọ n’elu ya ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gbara mkpị+ n’aka ya.
5 Mgbe o+ meghere nke atọ n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, anụrụ m ka ihe nke atọ dị ndụ+ sịrị: “Bịa!” M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ojii; onye nọ n’elu ya ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gbara mkpị+ n’aka ya.