Ezikiel 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, lee, m ga-agbajisị mkpara e ji ekonye achịcha+ na Jeruselem, ha ga-anọ ná nchegbu mgbe ha na-eri achịcha a tụrụ atụ̀,+ ha ga-anọkwa n’egwu mgbe ha na-aṅụ mmiri a tụrụ atụ̀,+
16 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, lee, m ga-agbajisị mkpara e ji ekonye achịcha+ na Jeruselem, ha ga-anọ ná nchegbu mgbe ha na-eri achịcha a tụrụ atụ̀,+ ha ga-anọkwa n’egwu mgbe ha na-aṅụ mmiri a tụrụ atụ̀,+