Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+

  • Jeremaya 37:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+

  • Abụ Ákwá 1:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị ya niile na-asụ ude; ha na-achọgharị ihe oriri.+

      Ha ejiriwo ihe ha niile a na-achọsi ike gbanweta ihe ha ga-eri, ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+

      Jehova, biko, lee, n’ihi na m dịzi ka nwaanyị na-abaghị uru.+

  • Abụ Ákwá 4:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+

      N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.

  • Abụ Ákwá 5:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Anyị na-etinye mkpụrụ obi anyị n’ihe ize ndụ iji nweta ihe anyị ga-eri,+ n’ihi mma agha nke dị n’ala ịkpa.

  • Mkpughe 6:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 M wee nụ otu olu nke dị ka à ga-asị na o si n’etiti+ ihe anọ ahụ dị ndụ.+ Olu ahụ sịrị: “A na-ere otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kwọt nke ọka wit otu mkpụrụ ego dinarịọs,+ a na-erekwa ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kwọt atọ nke ọka bali otu mkpụrụ ego dinarịọs; emebikwala mmanụ oliv na mmanya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya