Job 39:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ ebe ahụ ka ọ na-esi aga achọ nri;+Anya ya na-erukwa n’ebe dị oké anya. Ezikiel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ,+ nweekwa ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri,+ ha anọ nwekwara ihu ehi+ n’akụkụ aka ekpe;+ ha anọ nwekwara ihu ugo.+
10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ,+ nweekwa ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri,+ ha anọ nwekwara ihu ehi+ n’akụkụ aka ekpe;+ ha anọ nwekwara ihu ugo.+